Achebe -  - Abuja
Achebe -  - Abuja

Achebe's email address and phone number have been validated.

Achebe

  • Rate €2
  • Response 1h
Achebe -  - Abuja

€2/h

Igbo language. For igbos and other interested origins to learn the language

Lesson location

    • online

About Achebe

Aha m bu oriaku Achebe Chinenye. Abum onye Anambra steeti. Omasirim ikuzi Igbo makana obu njirimara anyi na emekwa kaanyi bu ndi Igbo na eme nwanne ofuma okachasi ma anyi fu onwe anyi mba di iche iche
Asusu Igbo amaka

See more

About the lesson

  • All Levels
  • English

All languages in which the lesson is available :

English

Nnochiaha(pronoun)
Nnochiaha na akwuru onwe ya na ahiriokwu. Obu ya bu na asusu na ato uto osusu iji gbochie ikpo aha mmadu ugboro kwuru ugboro na ahiriokwu.
Omamatu bu: mu, gi ,anyi, unu, ha were dirizie gaba.
Asusu Igbo amaka

See more

Rates

Rate

  • €2

Pack rates

  • 5 h: €10
  • 10 h: €20

online

  • €2/h

Other tutors in